Mbido Igbo bụ akwụkwọ ọgụgụ nke nne ndị mbipụta ya bụ Kawuriz & Manilas Publishers Ltd. malitere n' afọ 1989. Atụmatụ a sitere n' echiche nke onyeisinchọpụta ya bụ Late Sir B.O Chiedu mere maka ọdịmma ụmụakwụkwọ, ka ha nwee akwụkwọ nke ga-akụnye ma tọọ ezi mkpụrụ na omenala ndị Igbo n' ime ha.
English
Mbido Igbo was birthed as a text book published under the Parent Company—Kawuriz & Manilas Publishers Ltd in 1989. This was borne out of the conviction by the founder—Late Sir B.O Chiedu for school pupils to have a book that would imbibe and inculcate the core values and traditions of the Igbos.
(B.ED Igbo Language, University of Nigeria, Nsukka.)
(BL, LLB. M.A in Business Management, Luton University.)
(B.sc, UniPort.)
(B.sc, Industrial Chemistry, Absu.)
(BLIS, BTH, DTH.)
(B.A in English, University of Ife.)
N’ụlọ ọrụ anyị, ị bipụta akwụkwọ Igbo bụ ọkachamma kachaa anụ anyị ọkụ n’obi. N’ihi ya, ị ga-enweta akwụkwọ Igbo ga-amasị gị ma ọ bụ ụmụaka gị n’ụlọ ọrụ anyị.
English
In our organisation, publication of quality Igbo content is our topmost priority and you are likely to find a book that appeals to you and your wards.
Ọbụrụ n’ ịchọrọ akwụkwọ anyị nke ebiri ebi, maọbụ izitere anyị ozi, biko pịa bọtịnụ di n’ okpuru.
English
If you want to purchase the hard copy of our books or to send us a message, please hit the button below.
Kpọtụrụ Anyị
Contact Us
© 2020 Mbido Igbo. All Rights Reserved.
Designed by Ultigraph Designs