ON SALE

Ihe Mere Agụ Ji Biri N’ Ọhịa Na Akụkọ Ndị Ọzọ. Available in Pdf.

500.00

Nke Anayo Ikeoha Dere

 

Akụkọ ifo bụ ụzọ ndị mmadụ ji eme onwe ha obi aṅụrị mgbe gboo, tụmadị n’abalị mgbe ọnwa na-eti. Ndị nna nna anyị ha dịka ndị amamihe si na ya bido kụziwere ụmụaka omenaala tinyere ụzọ ndị Igbo.

Site n’akụkọ ndị a, ụmụaka n’ebido ghọtaba omume ụmụ mmadụ dị iche iche, nke ha na-ahụkwa n’omume ụmụ anụmanụ dị n’akụkọ ifo. Iji ịma atụ, a mara mbe dịka onye aghụghọ. E jikwa enweghị afọ ojuju mara enyi, ebe ọdụm bụ onye ama dịka dike.

Ọ dị mkpa ndị nne na nna tinyere ọhaneze ịhụ n’ụmụaka na-agụ akụkọ ifo. Nke a ga-eme, ka ha bido n’oge nwe mmasị maka asụsụ, omenala na ụzọ ndị Igbo.

See English Translation in the Description Below.

Quick Checkout
  •  

Description

Ihe Mere Agu Ji Biri N’Ohia N’Akuko Ndi Ozo.

 

Akụkọ ifo bụ ụzọ ndị mmadụ ji eme onwe ha obi aṅụrị mgbe gboo, tụmadị n’abalị mgbe ọnwa na-eti. Ndị nna nna anyị ha dịka ndị amamihe si na ya bido kụziwere ụmụaka omenaala tinyere ụzọ ndị Igbo.

Site n’akụkọ ndị a, ụmụaka n’ebido ghọtaba omume ụmụ mmadụ dị iche iche, nke ha na-ahụkwa n’omume ụmụ anụmanụ dị n’akụkọ ifo. Iji ịma atụ, a mara mbe dịka onye aghụghọ. E jikwa enweghị afọ ojuju mara enyi, ebe ọdụm bụ onye ama dịka dike.

Ọ dị mkpa ndị nne na nna tinyere ọhaneze ịhụ n’ụmụaka na-agụ akụkọ ifo. Nke a ga-eme, ka ha bido n’oge nwe mmasị maka asụsụ, omenala na ụzọ ndị Igbo.

English

The Igbo Folktale emanated as a means of entertainment in the olden days, especially during the night of full moon. Our forefathers ever wise gradually modified it as a channel to teach Igbo culture and values to our kids.

Through these stories, the kids are exposed to the dynamics of human characters, which they can relate to from the behaviours of animals in their stories.

For instance, the tortoise is known for its craft. The elephant is known for its insatiable appetite, while the lion is known for its bravery.

It is imperative for parents/guardians to encourage/expose their kids to Igbo folktales, so they can assimilate, and as well develop an early interest in Igbo language, culture and values.

Reviews

There are no reviews yet.

Be the first to review “Ihe Mere Agụ Ji Biri N’ Ọhịa Na Akụkọ Ndị Ọzọ. Available in Pdf.”

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Ahịa ndị ọzọ

  •  

    Original price was: ₦650.00.Current price is: ₦500.00.
  •  

    Original price was: ₦2,000.00.Current price is: ₦1,500.00.
  •  

    Original price was: ₦600.00.Current price is: ₦500.00.
  •  

    500.00
  •  

    500.00

Kpọtụrụ Anyị Taa

Contact Us Today

Ọbụrụ n’ ịchọrọ akwụkwọ anyị nke ebiri ebi, maọbụ izitere anyị ozi, biko pịa bọtịnụ di n’ okpuru.

 

English

 

If you want to purchase the hard copy of our books or to send us a message, please hit the button below.