Description
Ka o rutere be Nwoye, ọ nụrụ ka olu odogwu akataaka na-ada mgbim mgbim, ka mkpọnala. Ka o jisiri ike tinye isi n’ụlọ, ọ hụrụ ka Nwoye maburu efere nri ya na-akụwa akụwa tụhapụ n’ala n’ike. Efere ma nri akụrie, pịtọchakwa ebe niile. Ọ dịghị nwaanyị ị mata ihe na-ese, ọ lachapụrụ onwe ya ọsọ. Ọ na-agba, ọ na-etipụ mkpu.
Reviews
There are no reviews yet.