Sale!

Igbo Grama (ụtọasụsụ Igbo)

Original price was: ₦1,000.00.Current price is: ₦900.00.

Igbo grama maka praịmarị 1-3 bụ ọpụrụiche n’ebe ndị ogbo ha dị. Ha pụrụ iche n’ihi usoro e jiri dee ha. N’ide akwụkwọ ndị a, atụlere afọ ụmụaka nọ Junịọ Praịmarị. Ọ bụ n’ihi nke a, ka akwụkwọ ndị a jiri jupụta n’eserese dị iche iche.

Ọzọ, a tụgharịrị nke Praịmarị 1 n’asụsụ Bekee, nke dịkwa na ‘Pdf.’

 

Igbo Grammar for primary 1-3 stands out amongst its competitors. It stands out because of the method used in writing them. In writing them, the age of the kids in Junior Primary was put into consideration. That is why these books are filled with various illustrations.

 

Also, the primary 1 is translated into the English language, and available in Pdf.


Discover more from Mbido Igbo

Subscribe to get the latest posts sent to your email.