Mbido Igbo

Mbido Igbo bụ akwụkwọ ọgụgụ nke nne ndị mbipụta ya bụ Kawuriz & Manilas Publishers Ltd. malitere n' afọ 1989. Atụmatụ a sitere n' echiche nke onyeisinchọpụta ya bụ Late Sir B.O Chiedu mere maka ọdịmma ụmụakwụkwọ, ka ha nwee akwụkwọ nke ga-akụnye ma tọọ ezi mkpụrụ na omenala ndị Igbo n' ime ha.

 

English

 

Mbido Igbo was birthed as a text book published under the Parent Company—Kawuriz & Manilas Publishers Ltd in 1989. This was borne out of the conviction by the founder—Late Sir B.O Chiedu for school pupils to have a book that would imbibe and inculcate the core values and traditions of the Igbos.

Matakwuo

Learn More

Ozi Anyị

Mission

Ịkwado Agụụ Mmụta Asụsụ na Omenala Igbo.

 

English

 

To inspire the learning and appreciation of Igbo Language and Culture.

Olile Anya Anyị

Vision

Ị mee ka Asụsụ Igbo soro n’asụsụ a maa ama n’ụwa dum.

 

English

 

To make Igbo Language one of the prominent languages in the world.

Ihe Mere Ị Ga-Eji Zụụ Akwụkwọ Anyị

Why Choose Us?

N’ụlọ ọrụ anyị, ị bipụta akwụkwọ Igbo bụ ọkachamma kachaa anụ anyị ọkụ n’obi. N’ihi ya, ị ga-enweta akwụkwọ Igbo ga-amasị gị ma ọ bụ ụmụaka gị n’ụlọ ọrụ anyị.

 

English

 

In our organisation, publication of quality Igbo content is our topmost priority and you are likely to find a book that appeals to you and your wards.

Ụfọdụ Akwụkwọ Anyị

Some of Our Books

Edemede Ọhụrụ

Recent Article

  •  

    Usoro Ọchịchị Ọdịnala

    Tupu ndị ọcha abịa n'ala anyị, Igbo nwere omenaala ọma. Otu n'ime omenaala ahụ bụ ọchịchị dị iche iche. Usoro ọchịchị ọdịnaala bụ nke ndị nna anyị ha jiri chikwawa onwe ha mgbe gboo ma ruo taa.

    Gụkwuo

    Read More

Edemede Ndị Ọzọ

Other Articles

Kpọtụrụ Anyị Taa

Contact Us Today

Ọbụrụ n’ ịchọrọ akwụkwọ anyị nke ebiri ebi, biko detara anyị ozi n' akwụkwọ webụsaịtị anyị di n’ okpuru.

 

English

 

If you want to purchase the hard copy of our books, you can fill the form below to make a request.

Ozi gị na-aga…

 

Submitting your message...

O kweghị aga! biko dee ihe ndị kwesiri ka I dee

 

Opps! something went wrong, kindly fill the required option and submit

Daalụ, anyị anatala ozi gị. Anyị ga ezitere gị ozi n’ oge n’ adịghị anya.

 

Thanks, we have received your message. We will get back to you as soon as possible.

Send

0806 796 4763

ozi@mbidoigbo.com

45A Okosi Road, Onitsha, Anambra, Nigeria.

0
0
Total: ₦0.00
  • No products in the cart.