₦600.00 Original price was: ₦600.00.₦500.00Current price is: ₦500.00.
🎶Udeze nwanne m🎵
Ọ nụrụ bee.
🎶Udeze nwanne m🎵
Ọ nụrụ bee.
N’ihe mere be anyị,
Nwoke tụrụ ime,
Akwụ chara n’ọmụ,
Ji e siri n’ite puo ome.
Ọ nụrụ bee.
Udeze n’anyị, a lawa, a lawa.🎶
Egwu Mike Ejeagha bụ maka akụkọ “Ụmụnna Mbe Ghọrọ Ya Aghụghọ.”
Butue akwụkwọ a ka ị wee were cheta egwu ọnwa. Maka ọnwa tiwee, ị gaa ije, a gụwa agidi.
Subscribe to get the latest posts sent to your email.


