Ị chetara akwụkwọ a?
‘Nke ka njọ bụ na oge ụfọdụ, Obinwanne chọọ ịghọ aghụghọ, o kee akwa ọcha n’isi ka onye Sheel kụchiri ntị, ma ọ bụ, ọ sụnye uwe kaptịn o zutere n’ohi, sụpụ nke ndị ogwu aja ọ na-eyi.
Ogbenyeanyụ enwekwaghị ike ijide onwe ya. O jide onwe ya, ọ gakwaghị ejide ọnụ ya aka.
‘Mazị, ị sị na Obinwanne a bụ onye?’
‘Obinna maara onye ọ bụ. Jụọ Obinna.’
Edemede Ndị Ọzọ
Discover more from Mbido Igbo
Subscribe to get the latest posts sent to your email.

