Description
Nke Prof. Nwadike Na Ndị Ọzọ Dere
Mbido Igbo maka Praịmarị 1-6 bụ akwụkwọ Igbo e deere maka ụmụaka metụtara agụmagụ kọrịkulum Igbo dum, site n’ụtọasụsụ, edemede ruo omenala.
E bipụtara akwụkwọ a nke mbụ n’afọ 1989. Ọ bụ Prof. Inno Nwadike tinyere ọdee mmadụ iri na atọ ndị ọzọ gbara mkpọrọgwụ n’asụsụ Igbo deere ya.
Nke Praịmarị 1-3 dịka nke Igbo Grammar bụ nke a tụgharịrị na Bekee, ma dịkwa na Pdf. Nke a ga-enyere ndị chọrọ ịmụ asụsụ Igbo aka ịmụta asụsụ a ngwa ngwa.
English
Mbido Igbo for Primary 1-6 is a comprehensive textbook for kids on Igbo language, tradition and comprehension.
First published in 1989, and led by the renowned Prof. Inno Nwadike and thirteen other authors proficient and grounded in the technicalities of Igbo language.
The Primary 1-3 textbook like Igbo Grammar is translated in English Language and available in only Pdf. It offers those struggling with Igbo language an opportunity to easily catch up and gradually become proficient in it.
Reviews
There are no reviews yet.