Sale!

Mbe Na Amụma Na Akụkọ Ndị Ọzọ. Available in Pdf.

Original price was: ₦600.00.Current price is: ₦500.00.

Mbe na Amụma N’akụkọ Ndị Ọzọ. Maazị B. C. Adamechi

 

🎶Udeze nwanne m🎵

Ọ nụrụ bee.

🎶Udeze nwanne m🎵

Ọ nụrụ bee.

N’ihe mere be anyị,

Nwoke tụrụ ime,

Akwụ chara n’ọmụ,

Ji e siri n’ite puo ome.

Ọ nụrụ bee.

Udeze n’anyị, a lawa, a lawa.🎶

 

Egwu Mike Ejeagha bụ maka akụkọ “Ụmụnna Mbe Ghọrọ Ya Aghụghọ.”

Butue akwụkwọ a ka ị wee were cheta egwu ọnwa. Maka ọnwa tiwee, ị gaa ije, a gụwa agidi.


Discover more from Mbido Igbo

Subscribe to get the latest posts sent to your email.