ON SALE

Ọjadili na Nwa Ngwere. Available in Pdf

Original price was: ₦650.00.Current price is: ₦500.00.

Akụkọ Ifo bụ ụzọ e si eme ka amamihe ụmụaka bawanye, maa bụrụkwa otu ụmụ mmadụ si enye onwe ha obi aṅụrị.

Akụkọ Ifo na-eme ka ọzụzụ ụmụaka zuo oke.

Quick Checkout
  •  

Description

Ọjadili na Nwa Ngwere, Nke Si N’aka Ozii Baba Anieto.

Nwa enwe nne, nwa enwe nna, mmadụ ka ọ ka bụ. Onye Igbo anaghị aghọ obodo ahịa, maka ọ bụ elelie nwa ite, ọ gbọnyụọ ọkụ.

Ọjadili, onye ọja!

Nwa ngwere, onye egwu.

Zụrụ akwụkwọ a ka ị ghọta ije.

Reviews

There are no reviews yet.

Be the first to review “Ọjadili na Nwa Ngwere. Available in Pdf”

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Ahịa ndị ọzọ

  •  

    Original price was: ₦550.00.Current price is: ₦500.00.
  •  

    Original price was: ₦600.00.Current price is: ₦500.00.
  •  

    Original price was: ₦1,200.00.Current price is: ₦1,000.00.
  •  

    Original price was: ₦600.00.Current price is: ₦500.00.

Kpọtụrụ Anyị Taa

Contact Us Today

Ọbụrụ n’ ịchọrọ akwụkwọ anyị nke ebiri ebi, maọbụ izitere anyị ozi, biko pịa bọtịnụ di n’ okpuru.

 

English

 

If you want to purchase the hard copy of our books or to send us a message, please hit the button below.

0
0
Total: ₦0.00
  • No products in the cart.