Ị na-egosi ike, ịhụnanya na onyinye n’obere ihe ọ bụla ị mere.Site na gị ka ngọzi kachasị si abịa ụwa.Udo, amara, amamihe na ebube ka ị na-ezipụta ebe ọ bụla ịnọ.
Nwatakịrị ọ bụla ịkwụ n’azụ ga-abarịrị uru.Nwoke ọ bụla ị nọnyeere na-abụ ọkaibe n’aka ọrụ ya.Ihe ọ bụla nke i kpebiri na ị ga-abụ ka ị ga-abụrịrị.
N’ezie, amaghị m ihe ụwa a ga-abụ, ma ụmụ nwaanyị anọghị n’ime ya?
Edemede Ndị Ọzọ
Discover more from Mbido Igbo
Subscribe to get the latest posts sent to your email.

