Sale!

Ihe Mere Eji Eli Mmadụ N’ala N’akụkọ Ndị Ọzọ. Available in Pdf.

Original price was: ₦600.00.Current price is: ₦500.00.

Ihe Mere Eji Eli Mmadụ N’ala.

Akụkọ ifo a na-akụzi, ị mee ihe a gwara gị n’egbughị oge. Maka ọ bụ eme ngwa, emeghara ọdachi.

Ndị ọzọ dị n’ime ya dịka akụkọ mbe na diji na-arụtụ aka mmadụ inwe afọ ojuju, maka ọ bụ oriri na-ajụghị ase, na-ebute a rịaghị ọrịa wee nwụọ.

 

Maburu akụkọ n’egbughị oge, ma were ya mmụta ihe, maa dụọ ụmụaka gị ọdụ.

 

Ihe mere eji eli mmadu n’ala.

 


Discover more from Mbido Igbo

Subscribe to get the latest posts sent to your email.