Chinua Achebe Cover - Mbido Igbo

Ncheta Prof. Chinụalụmọgụ Achebe

Machị 21

N’ụbọchị taa n’afọ 2013 ka odogwu nwoke a zara oku ọnwụ. Anyị ga-eji otu n’ime okwu ya wee kwanyere ya ugwu, dị ka anyị si eme n’ụbọchị dị otu a.

“Nwoke kpọrọ ndị ụmụnna ya oriri, e meghị ka agụụ ghara ịgụ ha ọzọ. Ha niile nwere nri n’ụlọ ha. Mgbe anyị gbakọtara ọnụ n’ezi obodo, ọ bụghị maka ọnwa na-etinụ, maka onye ọ bụla ga-ahụkwa ya ma ọ nọrọ n’ụlọ ya. Anyị gbakọtara ọnụ, maka ọ bụ ihe ziri ezi ka ụmụnna gbakọta ọnụ.”

Ihe Aghasa(Things Fall Apart) 1958.


Discover more from Mbido Igbo

Subscribe to get the latest posts sent to your email.

Gbasaa ozi a

Edemede ndị ọzọ

Discover more from Mbido Igbo

Subscribe now to keep reading and get access to the full archive.

Continue reading

Nweta Akụkọ Ọhụrụ

Debanye aha ka ị na-anata akụkọ Igbo ọhụrụ, akwụkwọ ọhụrụ, na ozi dị oke mkpa n’email gị.