N’ụbọchị taa n’afọ 2014 ka Dora Akụnyịlị zara oku ọnwụ. Na ndụ ya, ọ bụ onye Nanka, a lụrụ n’Agụlụ, Anambra Steeti. Dịka onyeisi ụlọọrụ Nafdac, ọ gbọghere ndị ahịa ọgwụ ntị, ma mee ka ha kwụsị ị ree ọgwụ adigboroja.
A makwa Dora na ndọrọndọrọ ọchịchị gọọmenti dịka onye na-ekwu obi ya eleghị anya n’azụ, tụmadị n’ihe ga-eme ka obodo gaa n’ihu.
Nwaanyị ọma ka mkpụrụ obi na-ezu ike na ndụkwa.Amen!
Edemede Ndị Ọzọ
Discover more from Mbido Igbo
Subscribe to get the latest posts sent to your email.

