Sale!

Ada na Obi, with English subtitles. Available in Pdf

Original price was: ₦550.00.Current price is: ₦500.00.

Akụkọ Ada bụ maka nwata nwaanyị na-ebi ndụ ya ka o si mmasị ya, n’agbanyeghị mbọ ndị be ha na ndị nkụzi ya ka ọ baa uru.

 

Akụkọ nke Obi na-egosikwa na o nweghị ihe na-enye ọṅụ ka nwatakịrị na-akpa ezi agwa.

E deere ya n’asụsụ Igbo, maa tụgharịa na bekee na nkeji, nkeji.

 

Gbaa anyị aka ahịa maa were akwụkwọ dụọ ọgbọ na-etolite, etolite ọdụ.


Discover more from Mbido Igbo

Subscribe to get the latest posts sent to your email.